Jenesis 19:11 IGBOB

11 Ha we were ikpu-ìsì tie ndikom ahu ndi nọ n'ọnu-uzọ ulo, ma onye ntà ma onye uku: ike we gwu ha ichọta ọnu-uzọ ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:11 na onodu