Jenesis 19:12 IGBOB

12 Ndikom ahu we si Lot, Ọ̀ di onye i nwere n'ebe a ọzọ? di nwa-gi, na umu-gi ndikom, na umu-gi ndinyom, na onye ọ bula i nwere n'obodo a; me ka ha si n'ebe a pua:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:12 na onodu