14 Lot we pua, gwa di umu-ya, ndi nālu umu-ya ndinyom, okwu, si, Bilienu, si n'ebe a pua; n'ihi na Jehova nēbibi obodo a. Ma ọ di ka onye nākwa emò n'anya di umu-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19
Echiche Jenesis 19:14 na onodu