Jenesis 19:15 IGBOB

15 Ma mb͕e chi bọrọ, ndi-mọ-ozi ahu nukpọrọ Lot, si, Bilie, chiri nwunye-gi, na umu-gi ndinyom abua ndi ahuru n'ebe a; ka ewe ghara ikpochapu gi n'ahuhu ajọ omume obodo a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:15 na onodu