Jenesis 19:16 IGBOB

16 Ma ọ b͕agwojuru ya anya; ndikom ahu we jide aka-ya, jide kwa aka nwunye-ya, jide kwa aka umu-ya ndinyom abua; n'ihi na Jehova nwere ọmiko n'aru ya: ha we me ka ọ puta, me ka ọ nọdu n'azu obodo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19

Echiche Jenesis 19:16 na onodu