Jenesis 21:16 IGBOB

16 je, nọdu ala n'onwe-ya na ncherita-iru ya n'ebe di anya, dika ndi nāb͕a uta gāb͕aru; n'ihi na ọ siri, Ka m'ghara ilekwasi ọnwu nwam anya. Ọ we nọdu na ncherita-iru ya, welie olu-ya, kwa ákwá.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 21

Echiche Jenesis 21:16 na onodu