Jenesis 21:17 IGBOB

17 Chineke we nu olu nwa-okoro ahu; mọ-ozi nke Chineke we si n'elu-igwe kpọ Hega òkù, si ya, Gini nēme gi, Hega? atula egwu; n'ihi na Chineke anuwo olu nwa-okoro ahu n'ebe ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 21

Echiche Jenesis 21:17 na onodu