Jenesis 24:53 IGBOB

53 Orù ahu we chiputa ihe ọla-ọcha, na ihe ọla-edo, na uwe, nye Rebeka: ihe di iche iche nke di oké ọnu-ahia ka ọ nyekwara nwa-nne-ya nwoke na nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:53 na onodu