Jenesis 24:54 IGBOB

54 Ha we rie ihe, ṅu kwa ihe-ọṅuṅu, ya onwe-ya na ndi ya na ha yikọrọ bia, ha we nọ ọnọdu-abali; ha we bilie n'ututu, ọ si, Zilagam na nke onye-nwem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:54 na onodu