Jenesis 26:3 IGBOB

3 nọ dika ọbìa n'ala nka, M'gānọye-kwa-ra gi, gọzie gi; n'ihi na gi na nkpuru-gi ka M'gēnye ala ndia nile, M'gēme kwa ka iyi ahu guzosie ike, bú nke M'ṅuru Abraham nna-gi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 26

Echiche Jenesis 26:3 na onodu