4 M'gēme kwa ka nkpuru-gi ba uba dika kpakpando nke elu-igwe, M'gēnye kwa nkpuru-gi ala ndia nile; ọ bu kwa na nkpuru-gi ka mba nile nke uwa gāgọzi onwe-ha;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 26
Echiche Jenesis 26:4 na onodu