Jenesis 30:37 IGBOB

37 Jekob we chiri n'onwe-ya nkpa-n'aka nke osisi poplar di ndu, na nke osisi almond, na nke osisi plane; o kpechaputa ebe di ọcha nime ha, nēme ka ọcha nke di nime nkpa-n'aka ahu puta ìhè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 30

Echiche Jenesis 30:37 na onodu