Jenesis 30:38 IGBOB

38 O we guzo nkpa-n'aka ahu nke o kpere na ncherita-iru ìgwè ewu na aturu n'ebe anētiye miri n'ihe anu-ulo ji aṅu miri, ebe ìgwè ewu na aturu nābia iṅu miri; ha we turu ime mb͕e ha biara iṅu miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 30

Echiche Jenesis 30:38 na onodu