Jenesis 32:4 IGBOB

4 Ọ nye ha iwu, si Otú a ka unu gāsi onye-nwem Isọ; Otú a ka orù-gi Jekob siri, N'ulo Leban ka m'nọworo dika ọbìa, nọgide rue ub͕u a:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 32

Echiche Jenesis 32:4 na onodu