Jenesis 32:5 IGBOB

5 enwekwara m ehi, na inyinya-ibu, na ìgwè ewu na aturu, na orù-ndikom, na ndinyom nēje ozi: m'we zìe igosi onye-nwem, ihuta amara n'iru gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 32

Echiche Jenesis 32:5 na onodu