Jenesis 35:6 IGBOB

6 Jekob we biarue Luz, nke di n'ala Kenean (nke ahu bu Bet-el), ya onwe-ya na ndi nile ya na ha yikọrọ bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 35

Echiche Jenesis 35:6 na onodu