Jenesis 35:7 IGBOB

7 O wue ebe-ichu-aja n'ebe ahu, kpọ ebe ahu El-bet-el: n'ihi na ebe ahu ka Chineke kpughere Onwe-ya nye ya, mb͕e ọ nab͕apu n'iru nwa-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 35

Echiche Jenesis 35:7 na onodu