Jenesis 38:1 IGBOB

1 O rue, na mb͕e ahu, na Juda siri n'ebe umu-nne-ya nọ rida, si n'ije-ya wezuga onwe-ya ba n'ulo otù nwoke, bú onye Adulam, onye aha-ya bu Haira.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:1 na onodu