Jenesis 38:2 IGBOB

2 Juda we hu n'ebe ahu nwa-nwayi nke otù nwoke, bú onye Kenean, nke aha-ya bu Shua; ọ we kuru ya, bakuru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:2 na onodu