Jenesis 38:11 IGBOB

11 Juda we si Tema, bú nwunye nwa-ya, Nọdu n'ọnọdu nwayi di-ya nwuru n'ulo nna-gi, rue mb͕e Shila, bú nwam, gētozù: n'ihi na ọ siri, Ka ya onwe-ya we ghara inwu kwa, dika umu-nne-ya. Tema we je nọdu n'ulo nna-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:11 na onodu