Jenesis 38:12 IGBOB

12 Ubọchi gabigara we di ọtutu, nwa-nwayi Shua, bú nwunye Juda, we nwua; ewe kasie Juda obi, o we rigokuru ndi nākpacha aji ìgwè ewu na aturu-ya rue Timna, ya onwe-ya na Haira, bú enyì-ya, bú onye Adulam ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:12 na onodu