Jenesis 38:18 IGBOB

18 Ọ si, Gini bu ihe-ibe nke m'gēnye gi? Tema we si, Nb͕a-aka-akàrà-gi na eriri mma gi, na nkpa-n'aka-gi nke di n'aka-gi. Ọ chiri ha nye ya, we bakuru ya, o we turu ime n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:18 na onodu