Jenesis 38:19 IGBOB

19 Tema we bilie, la, chipu ákwà-nkpudo-ya n'aru ya, yiri uwe ọnọdu nwayi di-ya nwuru nke ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:19 na onodu