8 Ma ọ juru, si nwunye nke onye-nwe-ya, Le, onye-nwem amaghi ihe di n'akam n'ulo, ọ bu kwa ihe nile o nwere ka o tiyeworo n'akam;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 39
Echiche Jenesis 39:8 na onodu