Jenesis 39:9 IGBOB

9 ọ dighi uku n'ulo a kari mu onwem; o b͕ochighi kwa ihe ọ bula n'ebe m'nọ ma-ọbughi nání gi, n'ihi na gi onwe-gi bu nwunye-ya: m'gēsi kwa aṅa me oké ihe ọjọ nka, mehie megide Chineke?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 39

Echiche Jenesis 39:9 na onodu