Jenesis 4:22 IGBOB

22 Zila kwa, nwayi ahu mu-kwa-ra Tubal-ken, onye nākpu ihe-ọlu nile ọ bula nke ọla na nke ígwè: ma nwa-nne-nwayi Tubal-ken bu Neama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 4

Echiche Jenesis 4:22 na onodu