23 Lemek we si ndinyom-ya:Eda na Zila, nurunu olum;Ndinyom Lemek, genu nti n'okwu-ọnum:N'ihi na nwoke ka m'b͕uworo n'ihi ob͕ub͕u-mmam,Ọ bu kwa nwata-nwoke ka m'b͕uworo n'ihi ubiri-utarim:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 4
Echiche Jenesis 4:23 na onodu