Jenesis 45:27 IGBOB

27 Ha we gwa ya okwu Josef nile nke ọ gwara ha: mb͕e ọ huru ub͕ọ-ala nile nke Josef ziri ibute ya, mọ nke Jekob, bú nna-ha, we di ndu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 45

Echiche Jenesis 45:27 na onodu