Jenesis 47:11 IGBOB

11 Josef we me ka nna-ya na umu-nne-ya biri n'ala, ọ nye kwa ha ihe-onwunwe n'ala Ijipt, n'ebe kachasi nma nke ala ahu, n'ala Rameses, dika Fero nyere iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47

Echiche Jenesis 47:11 na onodu