Jenesis 47:12 IGBOB

12 Josef were nri zùa nna-ya, na umunne ya, na ulo nile nke nna-ya, dika ọnu-ọgugu nke umu-ntakiri si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47

Echiche Jenesis 47:12 na onodu