13 Nri adighi n'ala ahu nile; n'ihi na oké unwu ahu di arọ́ nke-uku, ala Ijipt na ala Kenean we nāda mbà n'ihi oké unwu ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47
Echiche Jenesis 47:13 na onodu