Jenesis 49:1 IGBOB

1 Jekob we kpọ umu-ya ndikom òkù, si: Chikọtanu onwe-unu, ka m'we gosi unu ihe gādakwasi unu na mb͕e ikpe-azu nke ubọchi ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49

Echiche Jenesis 49:1 na onodu