1 Ma Chineke chetara Noa, na anu nile di ndu, na anu-ulo nile nke ya na ha nọ n'ub͕ọ; Chineke we me ka ifufe gabiga n'elu uwa, miri we taba;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 8
Echiche Jenesis 8:1 na onodu