Jenesis 8:20 IGBOB

20 Noa we wuere Jehova ebe-ichu-aja, were ufọdu nime anu-ulo nile ọ bula di ọcha na nime anu-ufe nile ọ bula di ọcha, sure àjà-nsure-ọku n'ebe-ichu-aja ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 8

Echiche Jenesis 8:20 na onodu