Jenesis 8:21 IGBOB

21 Jehova we nu ísì utọ ya; Jehova we gwa obi-Ya okwu, si, M'gaghi-akọcha ala ọzọ ma-ọli n'ihi madu, n'ihi na ncheputa nke obi madu di njọ site na nwata; M'gaghi-etib͕u kwa ihe nile ọ bula di ndu ọzọ ma-ọli, dika M'meworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 8

Echiche Jenesis 8:21 na onodu