Jenesis 8:22 IGBOB

22 Rue ubọchi nile nke uwa, ọghigha-nkpuru na owuwe-ihe-ubi, na oyi na okpom-ọku, na udumiri na ọkọchi, na ehihie na abali, agaghi-ebì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 8

Echiche Jenesis 8:22 na onodu