14 Ọnwa ọhu nile unu na mb͕e nile unu akara àkà, nkpuru-obim akpọwo ha asì: ha aghọwo ibu di arọ̀ n'arum, ike ibūru ha agwuwom.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 1
Echiche Aisaia 1:14 na onodu