25 M'gēme kwa ka akam biaghachi n'aru gi, M'gānuchapu kwa afuru-uzu-gi, dika eji akanwu me, M'gēwezuga kwa ihe nile gwara agwa nime gi:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 1
Echiche Aisaia 1:25 na onodu