Aisaia 11:6 IGBOB

6 Anu-ọhia wolf na nwa-aturu gānọ kwa, agu na nwa-ewu gāmakpukọ kwa; nwa-ehi na nwa-ọdum na nwa anu emere ka ọ ma abuba gādi kwa n'otù ebe; nwatakiri ganēdu kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 11

Echiche Aisaia 11:6 na onodu