Aisaia 13:11 IGBOB

11 M'gēwere kwa ihe ọjọ ya leta elu-uwa dum madu bi, were kwa ajọ omume-ha leta ndi nēmebi iwu; M'gēme kwa ka npako nke ndi-nganga kwusi, M'gēme kwa idi-elu nke ndi nēme ka madu ma jijiji ka ọ di ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 13

Echiche Aisaia 13:11 na onodu