Aisaia 13:14 IGBOB

14 Ọ gēru kwa, na ha gēche iru, onye ọ bula n'ebe ndi-ya nọ, ha gāb͕alaga kwa, onye ọ bula rue ala-ya, dika mb͕ada anāchu achu, na dika ìgwè ewu na aturu, nke ọ nādighi onye nāchikọta ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 13

Echiche Aisaia 13:14 na onodu