Aisaia 14:22 IGBOB

22 M'gēbili kwa megide ha, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova nke usu nile nke ndi-agha puta), M'gēbipu kwa na Babilon aha na ndi fọduru, na umu na umu umu; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 14

Echiche Aisaia 14:22 na onodu