Aisaia 15:9 IGBOB

9 N'ihi na miri Dimon juputara n'ọbara: n'ihi na M'gātukwasi kwa n'aru Dimon ihe ọzọ, ndi Moab nke b͕apuru ab͕apu ka M'gātukwasiri ọdum, tukwasi-kwa-ra ndi ala-ha fọduru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 15

Echiche Aisaia 15:9 na onodu