Aisaia 16:4 IGBOB

4 Ka ndim achupuru achupu nọ dika ọbìa n'etiti gi; Moab, ghọrọ ya ebe nzuzo izopu ya n'iru onye nāpunara ya ihe: n'ihi na onye-nkpab͕u nwere ọgwugwu, ihe-ike agwusiwo, ndi nāzọda madu agwuchapuwo n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 16

Echiche Aisaia 16:4 na onodu