Aisaia 17:5 IGBOB

5 Ọ gādi kwa ka mb͕e onye nēwe ihe ubi nēkpokọta ọka guzo ọtọ, ogwe-aka-ya anēwe oko ọka; ọ gādi kwa ka mb͕e anāchikọta oko ọka dara ada na ndagwurugwu Refaim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 17

Echiche Aisaia 17:5 na onodu