Aisaia 19:13 IGBOB

13 Ndi-isi Zoan aghọwo ndi b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ha, arafuwo ndi-isi Nof; ha edufuwo Ijipt, bú ndi ahu nke bu nkume nkuku nke ebo-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 19

Echiche Aisaia 19:13 na onodu