Aisaia 19:16 IGBOB

16 N'ubọchi ahu Ijipt gādi ka ndinyom: ọ gāma kwa jijiji tu kwa egwu n'ihi nfeghari aka nke Jehova nke usu nile nke ndi-agha, nke Ya onwe-ya nēfeghari n'elu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 19

Echiche Aisaia 19:16 na onodu