Aisaia 19:18 IGBOB

18 N'ubọchi ahu obodo ise gādi n'ala Ijipt ndi nāsu asusu Kenean, ndi nāṅuru Jehova nke usu nile nke ndi-agha iyi; Obodo nkwada ka agākpọ otù nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 19

Echiche Aisaia 19:18 na onodu