Aisaia 19:21 IGBOB

21 Jehova gēme kwa ka Ijipt mara Ya, ndi Ijipt ewe mara Jehova n'ubọchi ahu; ha gēji kwa àjà na onyinye-inata-iru-ọma fè Ya, ha gēkwe kwa Jehova nkwa, kwughachi kwa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 19

Echiche Aisaia 19:21 na onodu