Aisaia 19:7 IGBOB

7 Ala ahihia ndu n'akuku Nail, n'usọ Nail, na ebe ọ bula anāgha nkpuru n'akuku Nail, gātakọrọ, efesa ha, ha we ghara idi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 19

Echiche Aisaia 19:7 na onodu